Jọn 4:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Onye ọ bụla ṅụrụ mmiri nke m ga-enye ya, akpịrị agaghị akpọ ya nkụ ma ọlị,+ kama mmiri nke m ga-enye ya ga-aghọ n’ime ya isi iyi nke mmiri+ na-asụpụta asụpụta inye ndụ ebighị ebi.”+ Jọn 17:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Iji nweta ndụ ebighị ebi,+ ọ dị ha mkpa ịmata+ gị nke ọma, onye naanị ya bụ ezi Chineke,+ matakwa onye i zitere, bụ́ Jizọs Kraịst.+ Ndị Rom 6:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 N’ihi na ụgwọ ọrụ nke mmehie na-akwụ bụ ọnwụ,+ ma onyinye+ nke Chineke na-enye bụ ndụ ebighị ebi+ site n’aka Kraịst Jizọs Onyenwe anyị.+
14 Onye ọ bụla ṅụrụ mmiri nke m ga-enye ya, akpịrị agaghị akpọ ya nkụ ma ọlị,+ kama mmiri nke m ga-enye ya ga-aghọ n’ime ya isi iyi nke mmiri+ na-asụpụta asụpụta inye ndụ ebighị ebi.”+
3 Iji nweta ndụ ebighị ebi,+ ọ dị ha mkpa ịmata+ gị nke ọma, onye naanị ya bụ ezi Chineke,+ matakwa onye i zitere, bụ́ Jizọs Kraịst.+
23 N’ihi na ụgwọ ọrụ nke mmehie na-akwụ bụ ọnwụ,+ ma onyinye+ nke Chineke na-enye bụ ndụ ebighị ebi+ site n’aka Kraịst Jizọs Onyenwe anyị.+