Jọn 8:48 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 48 Ndị Juu zara ya, sị: “Ọ̀ kwa anyị kwuru ekwu na ị bụ onye Sameria+ nakwa na mmụọ ọjọọ ji gị?”+ Jọn 10:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ọtụtụ n’ime ha nọ na-asị: “Mmụọ ọjọọ ji ya,+ ara na-agbakwa ya. Gịnị mere unu ji na-ege ya ntị?”