9 Mozis wee jiri ọla kọpa kpụọ otu agwọ+ ozugbo ma konye ya n’elu osisi mgbaàmà;+ o wee ruo na ọ bụrụ na agwọ ataa mmadụ, onye ahụ elee agwọ ahụ eji ọla kọpa kpụọ anya,+ onye ahụ adịrị ndụ.+
13 Kraịst tọhapụrụ+ anyị n’ọbụbụ ọnụ nke Iwu ahụ site n’ịzụrụ anyị,+ site n’ịbụ onye a bụrụ ọnụ+ n’ọnọdụ anyị, n’ihi na e dere, sị: “Onye a bụrụ ọnụ ka onye ọ bụla a kwụwara n’osisi bụ.”+