3 Ma egwu na-atụ m na e nwere ike merụọ+ obi unu, o wee ghara izi ezi, gharakwa ịdị ọcha dị ka o kwesịrị Kraịst,+ dị ka agwọ ahụ ji aghụghọ ya rafuo Iv.+
9 E wee chụda dragọn ukwu ahụ,+ bụ́ agwọ mbụ ahụ,+ onye a na-akpọ Ekwensu+ na Setan,+ onye na-eduhie elu ụwa dum mmadụ bi;+ a chụdara ya n’ụwa,+ a chụdara ya na ndị mmụọ ozi ya.