20 Ahụhụ ga-adịrị ndị na-asị na ihe ọma bụ ihe ọjọọ, na ihe ọjọọ bụ ihe ọma,+ ndị na-ewere ọchịchịrị mere ìhè, were ìhè mere ọchịchịrị, ndị na-ewere ihe na-elu ilu dị ka ihe na-atọ ụtọ, werekwa ihe na-atọ ụtọ dị ka ihe na-elu ilu!+
35 Jizọs wee sị ha: “Ìhè ahụ ga-anọtụkwu nwa oge n’etiti unu. Na-ejegharịnụ mgbe unu nwere ìhè ahụ, ka ọchịchịrị+ wee ghara ikpuchi unu; onye na-ejegharị n’ọchịchịrị adịghịkwa ama ebe ọ na-aga.+