Jeremaya 13:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Nyenụ Jehova bụ́ Chineke unu otuto,+ tupu ya emee ka ọchịchịrị gbaa,+ tupu unu akpọbie ụkwụ n’ugwu mgbe chi jiri.+ Unu ga na-ele anya ìhè,+ ma ọ ga-eme ka oké ọchịchịrị gbaa;+ ọ ga-emekwa ka oké itiri gbachie.+
16 Nyenụ Jehova bụ́ Chineke unu otuto,+ tupu ya emee ka ọchịchịrị gbaa,+ tupu unu akpọbie ụkwụ n’ugwu mgbe chi jiri.+ Unu ga na-ele anya ìhè,+ ma ọ ga-eme ka oké ọchịchịrị gbaa;+ ọ ga-emekwa ka oké itiri gbachie.+