Matiu 15:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Dị ka ihe atụ, n’obi ka echiche ọjọọ,+ igbu ọchụ, ịkwa iko nke di ma ọ bụ nwunye, ịkwa iko, izu ohi, ịgba akaebe ụgha, nkwulu, si apụta.+ Luk 22:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ma Setan banyere n’ime Judas, onye a na-akpọ Iskarịọt, onye a gụnyekọrọ n’ime mmadụ iri na abụọ ahụ;+ Jọn 13:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Mgbe o nyesịrị ya achịcha ahụ, Setan banyere n’ime Judas.+ Ya mere, Jizọs sịrị ya: “Ihe ị na-eme, mee ya ọsọ ọsọ.” Ọrụ Ndịozi 1:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 ka o weghara ozi a na ọrụ onyeozi a,+ nke Judas hapụrụ gawara onwe ya.”
19 Dị ka ihe atụ, n’obi ka echiche ọjọọ,+ igbu ọchụ, ịkwa iko nke di ma ọ bụ nwunye, ịkwa iko, izu ohi, ịgba akaebe ụgha, nkwulu, si apụta.+
3 Ma Setan banyere n’ime Judas, onye a na-akpọ Iskarịọt, onye a gụnyekọrọ n’ime mmadụ iri na abụọ ahụ;+
27 Mgbe o nyesịrị ya achịcha ahụ, Setan banyere n’ime Judas.+ Ya mere, Jizọs sịrị ya: “Ihe ị na-eme, mee ya ọsọ ọsọ.”