Jọn 6:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Nke a bụ uche nke onye ahụ zitere m, na agaghị m atụfu ihe ọ bụla n’ime ihe niile o nyere m kama na m ga-akpọlite ya n’ọnwụ+ n’ụbọchị ikpeazụ. Jọn 10:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 M na-enyekwa ha ndụ ebighị ebi,+ a gaghịkwa ebibi ha ma ọlị,+ ọ dịghịkwa onye ga-apụnara ha n’aka m.+ 1 Jọn 5:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Anyị maara na onye ọ bụla a mụrụ site na Chineke+ adịghị anọ na-eme mmehie, ma Onye ahụ+ a mụrụ site na Chineke na-eche ya nche, ajọ onye ahụ adịghịkwa ejide ya.+
39 Nke a bụ uche nke onye ahụ zitere m, na agaghị m atụfu ihe ọ bụla n’ime ihe niile o nyere m kama na m ga-akpọlite ya n’ọnwụ+ n’ụbọchị ikpeazụ.
28 M na-enyekwa ha ndụ ebighị ebi,+ a gaghịkwa ebibi ha ma ọlị,+ ọ dịghịkwa onye ga-apụnara ha n’aka m.+
18 Anyị maara na onye ọ bụla a mụrụ site na Chineke+ adịghị anọ na-eme mmehie, ma Onye ahụ+ a mụrụ site na Chineke na-eche ya nche, ajọ onye ahụ adịghịkwa ejide ya.+