Jọn 5:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ka ihe a ghara iju unu anya, n’ihi na oge awa na-abịa mgbe ndị niile nọ n’ili ncheta+ ga-anụ olu ya Jọn 17:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Mgbe mụ na ha nọ, m na-eche ha nche+ n’ihi aha gị nke i nyere m; edebewokwa m ha, ọ dịghịkwa otu n’ime ha e bibiri+ ma e wezụga nwa mbibi ahụ,+ ka ihe e dere n’Akwụkwọ Nsọ wee mezuo.+ Ndị Rom 6:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’ihi na ọ bụrụ na e mewo ka anyị na ya dị n’otu n’ọdịdị nke ọnwụ ya,+ n’ezie, a ga-emekwa ka anyị na ya dị n’otu n’ọdịdị nke mbilite n’ọnwụ ya;+
28 Ka ihe a ghara iju unu anya, n’ihi na oge awa na-abịa mgbe ndị niile nọ n’ili ncheta+ ga-anụ olu ya
12 Mgbe mụ na ha nọ, m na-eche ha nche+ n’ihi aha gị nke i nyere m; edebewokwa m ha, ọ dịghịkwa otu n’ime ha e bibiri+ ma e wezụga nwa mbibi ahụ,+ ka ihe e dere n’Akwụkwọ Nsọ wee mezuo.+
5 N’ihi na ọ bụrụ na e mewo ka anyị na ya dị n’otu n’ọdịdị nke ọnwụ ya,+ n’ezie, a ga-emekwa ka anyị na ya dị n’otu n’ọdịdị nke mbilite n’ọnwụ ya;+