Jọn 6:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Nke a bụ uche nke onye ahụ zitere m, na agaghị m atụfu ihe ọ bụla n’ime ihe niile o nyere m kama na m ga-akpọlite ya n’ọnwụ+ n’ụbọchị ikpeazụ. Jọn 17:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Mgbe mụ na ha nọ, m na-eche ha nche+ n’ihi aha gị nke i nyere m; edebewokwa m ha, ọ dịghịkwa otu n’ime ha e bibiri+ ma e wezụga nwa mbibi ahụ,+ ka ihe e dere n’Akwụkwọ Nsọ wee mezuo.+
39 Nke a bụ uche nke onye ahụ zitere m, na agaghị m atụfu ihe ọ bụla n’ime ihe niile o nyere m kama na m ga-akpọlite ya n’ọnwụ+ n’ụbọchị ikpeazụ.
12 Mgbe mụ na ha nọ, m na-eche ha nche+ n’ihi aha gị nke i nyere m; edebewokwa m ha, ọ dịghịkwa otu n’ime ha e bibiri+ ma e wezụga nwa mbibi ahụ,+ ka ihe e dere n’Akwụkwọ Nsọ wee mezuo.+