5 Ihe mere m ji hapụ gị na Krit+ bụ ka i nwee ike idozi ihe gahiere agahie, ka i nweekwa ike ịhọpụta+ ndị okenye n’obodo dị iche iche, dị ka m nyere gị n’iwu;+
17 Na-eruberenụ ndị na-edu ndú n’etiti unu isi,+ na-anọkwanụ n’okpuru ha,+ n’ihi na ha na-eche mkpụrụ obi unu nche dị ka ndị ga-aza ajụjụ;+ ka ha wee jiri ọṅụ na-eme nke a, ọ bụghị ịsụ ude, n’ihi na nke a ga-emebiri unu ihe.+