Ndị Efesọs 4:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ka onye na-ezu ohi kwụsị izu ohi,+ kama ka ọ rụsie ọrụ ike, jiri aka ya na-arụ ọrụ ọma,+ ka o wee nwee ihe ọ ga-ekenye onye nọ ná mkpa.+ 1 Ndị Tesalonaịka 4:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 ka unu kpebiekwa ibi ndụ n’ụzọ dị nwayọọ+ na ilekwasị anya n’ihe unu na-eme,+ ka unu jirikwa aka unu na-arụ ọrụ,+ dị nnọọ ka anyị nyere unu n’iwu; 2 Ndị Tesalonaịka 3:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 anyị erighịkwa nri onye ọ bụla n’efu.+ Kama nke ahụ, site n’ịdọgbu onwe anyị n’ọrụ nakwa ná ndọlị+ abalị na ehihie, anyị nọ na-arụ ọrụ ka anyị wee ghara ibo onye ọ bụla n’ime unu oké ibu arọ.+
28 Ka onye na-ezu ohi kwụsị izu ohi,+ kama ka ọ rụsie ọrụ ike, jiri aka ya na-arụ ọrụ ọma,+ ka o wee nwee ihe ọ ga-ekenye onye nọ ná mkpa.+
11 ka unu kpebiekwa ibi ndụ n’ụzọ dị nwayọọ+ na ilekwasị anya n’ihe unu na-eme,+ ka unu jirikwa aka unu na-arụ ọrụ,+ dị nnọọ ka anyị nyere unu n’iwu;
8 anyị erighịkwa nri onye ọ bụla n’efu.+ Kama nke ahụ, site n’ịdọgbu onwe anyị n’ọrụ nakwa ná ndọlị+ abalị na ehihie, anyị nọ na-arụ ọrụ ka anyị wee ghara ibo onye ọ bụla n’ime unu oké ibu arọ.+