Ọrụ Ndịozi 13:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ndị ikom ahụ na Pọl wee banye n’ụgbọ mmiri na Pefọs, rute Paga nke dị na Pamfilia.+ Ma Jọn+ hapụrụ ha wee laghachi+ Jeruselem. Ọrụ Ndịozi 15:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 Ma Pọl echeghị na o kwesịrị ekwesị ịkpọrọ onye a ka o soro ha, ebe ọ bụ na ọ gbahapụrụ ha na Pamfilia,+ o soghịkwa ha gaa ọrụ ahụ.
13 Ndị ikom ahụ na Pọl wee banye n’ụgbọ mmiri na Pefọs, rute Paga nke dị na Pamfilia.+ Ma Jọn+ hapụrụ ha wee laghachi+ Jeruselem.
38 Ma Pọl echeghị na o kwesịrị ekwesị ịkpọrọ onye a ka o soro ha, ebe ọ bụ na ọ gbahapụrụ ha na Pamfilia,+ o soghịkwa ha gaa ọrụ ahụ.