Aịzaya 59:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ee e, kama ọ bụ njehie unu bụ ihe na-ekewa unu na Chineke unu,+ ọ bụkwa mmehie unu mere o ji wepụ ihu ya n’ebe unu nọ ka ọ ghara ige unu ntị.+ Ndị Kọlọsi 1:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 N’ezie, unu ndị e kewapụrụ ekewapụ n’oge gara aga,+ ndị bụkwa ndị iro n’ihi na uche unu dị n’ọrụ ọjọọ,+
2 Ee e, kama ọ bụ njehie unu bụ ihe na-ekewa unu na Chineke unu,+ ọ bụkwa mmehie unu mere o ji wepụ ihu ya n’ebe unu nọ ka ọ ghara ige unu ntị.+
21 N’ezie, unu ndị e kewapụrụ ekewapụ n’oge gara aga,+ ndị bụkwa ndị iro n’ihi na uche unu dị n’ọrụ ọjọọ,+