28 otú a kwa ka a chụrụ Kraịst n’àjà naanị otu ugboro+ ka o buru mmehie nke ọtụtụ ndị;+ mgbe ndị na-achọsi ya ike maka nzọpụta ha ga-ahụkwa+ ya nke ugboro abụọ,+ ọ gaghị abụ n’ihi mmehie,+ ndị na-achọsi ya ike maka nzọpụta ha ga-ahụkwa ya.+
18 Ọbụna Kraịst nwụrụ naanị otu ugboro n’ihe banyere mmehie,+ onye ezi omume n’ihi ndị ajọ omume,+ ka o wee duga unu n’ebe Chineke nọ,+ ebe e mere ka ọ nwụọ n’anụ ahụ́,+ ma e mere ka ọ dị ndụ na mmụọ.+