Diuterọnọmi 32:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Oké Nkume ahụ, ihe zuru okè ka ọrụ ya bụ,+N’ihi na ụzọ ya niile bụ ikpe ziri ezi.+Chineke nke kwesịrị ntụkwasị obi,+ onye ikpe na-ezighị ezi na-adịghị n’ebe ọ nọ;+Onye ezi omume na onye ziri ezi ka ọ bụ.+ 2 Ihe E Mere 19:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 O wee gwa ndị ikpe ahụ, sị: “Lezienụ anya n’ihe unu na-eme,+ n’ihi na ọ bụghị mmadụ ka unu na-ekpere ikpe kama ọ bụ Jehova;+ ọ nọnyekwaara unu n’ikpe ikpe.+ Job 34:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ya mere, unu ndị nwere obi nghọta,+ geenụ m ntị.Ya bụrụ Chineke ihe arụ ime ihe ọjọọ,+Ya bụrụ Onye Pụrụ Ime Ihe Niile ihe arụ ime ihe n’ụzọ na-ezighị ezi!+
4 Oké Nkume ahụ, ihe zuru okè ka ọrụ ya bụ,+N’ihi na ụzọ ya niile bụ ikpe ziri ezi.+Chineke nke kwesịrị ntụkwasị obi,+ onye ikpe na-ezighị ezi na-adịghị n’ebe ọ nọ;+Onye ezi omume na onye ziri ezi ka ọ bụ.+
6 O wee gwa ndị ikpe ahụ, sị: “Lezienụ anya n’ihe unu na-eme,+ n’ihi na ọ bụghị mmadụ ka unu na-ekpere ikpe kama ọ bụ Jehova;+ ọ nọnyekwaara unu n’ikpe ikpe.+
10 Ya mere, unu ndị nwere obi nghọta,+ geenụ m ntị.Ya bụrụ Chineke ihe arụ ime ihe ọjọọ,+Ya bụrụ Onye Pụrụ Ime Ihe Niile ihe arụ ime ihe n’ụzọ na-ezighị ezi!+