Matiu 4:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Jizọs wee sị ya: “Si ebe a pụọ, Setan! N’ihi na e dere, sị, ‘Ọ bụ Jehova bụ́ Chineke gị ka ị na-aghaghị ife ofufe,+ ọ bụkwa naanị ya+ ka ị na-aghaghị ijere ozi dị nsọ.’”+ Jọn 8:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 unu ga-amarakwa eziokwu ahụ,+ eziokwu ahụ ga-emekwa ka unu nwere onwe unu.”+ Ndị Rom 2:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 otú ọ dị, ndị na-ese okwu+ na ndị na-enupụrụ eziokwu ahụ isi+ ma na-erubere ajọ omume isi, ihe ga-adịrị ha bụ ọnụma na iwe,+
10 Jizọs wee sị ya: “Si ebe a pụọ, Setan! N’ihi na e dere, sị, ‘Ọ bụ Jehova bụ́ Chineke gị ka ị na-aghaghị ife ofufe,+ ọ bụkwa naanị ya+ ka ị na-aghaghị ijere ozi dị nsọ.’”+
8 otú ọ dị, ndị na-ese okwu+ na ndị na-enupụrụ eziokwu ahụ isi+ ma na-erubere ajọ omume isi, ihe ga-adịrị ha bụ ọnụma na iwe,+