Jọn 7:48 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 48 Ọ̀ dị otu n’ime ndị na-achị achị ma ọ bụ n’ime ndị Farisii nke nwere okwukwe n’ebe ọ nọ?+ Ọrụ Ndịozi 13:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 N’ihi na ndị bi na Jeruselem na ndị na-achị ha amaghị Onye a,+ ma mgbe ha na-ekpe ya ikpe, ha mezuru ihe Ndị Amụma kwuru,+ bụ́ ihe a na-agụpụta kwa Ụbọchị Izu Ike,
27 N’ihi na ndị bi na Jeruselem na ndị na-achị ha amaghị Onye a,+ ma mgbe ha na-ekpe ya ikpe, ha mezuru ihe Ndị Amụma kwuru,+ bụ́ ihe a na-agụpụta kwa Ụbọchị Izu Ike,