Ndị Kọlọsi 3:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 n’ihi na unu maara na ọ bụ site n’aka Jehova+ ka unu ga-anata ụgwọ ọrụ kwesịrị ekwesị nke bụ́ ihe nketa ahụ.+ Bụrụnụ ohu nke Nna Ukwu ahụ, bụ́ Kraịst.+ Mkpughe 22:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 “‘Lee! Ana m abịa ọsọ ọsọ,+ m jikwa ụgwọ ọrụ+ m ga-enye, ka m wee nye onye ọ bụla dị ka ọrụ ya si dị.+
24 n’ihi na unu maara na ọ bụ site n’aka Jehova+ ka unu ga-anata ụgwọ ọrụ kwesịrị ekwesị nke bụ́ ihe nketa ahụ.+ Bụrụnụ ohu nke Nna Ukwu ahụ, bụ́ Kraịst.+
12 “‘Lee! Ana m abịa ọsọ ọsọ,+ m jikwa ụgwọ ọrụ+ m ga-enye, ka m wee nye onye ọ bụla dị ka ọrụ ya si dị.+