1 Ndị Kọrịnt 15:58 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 58 Ya mere, ụmụnna m m hụrụ n’anya, guzosienụ ike,+ bụrụnụ ndị kwụ chịm, ndị nwere ọtụtụ ihe ha na-arụ mgbe niile n’ọrụ Onyenwe anyị,+ ebe unu maara na ndọgbu unu na-adọgbu onwe unu n’ọrụ abụghị n’efu+ n’ime Onyenwe anyị. Taịtọs 2:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 onye nyere onwe ya+ n’ihi anyị ka o wee napụta+ anyị n’ụdị mmebi iwu niile, wee sachaara+ onwe ya ndị bụ́ ndị nke ya pụrụ iche,+ ndị na-anụ ọkụ n’obi ịrụ ezi ọrụ.+
58 Ya mere, ụmụnna m m hụrụ n’anya, guzosienụ ike,+ bụrụnụ ndị kwụ chịm, ndị nwere ọtụtụ ihe ha na-arụ mgbe niile n’ọrụ Onyenwe anyị,+ ebe unu maara na ndọgbu unu na-adọgbu onwe unu n’ọrụ abụghị n’efu+ n’ime Onyenwe anyị.
14 onye nyere onwe ya+ n’ihi anyị ka o wee napụta+ anyị n’ụdị mmebi iwu niile, wee sachaara+ onwe ya ndị bụ́ ndị nke ya pụrụ iche,+ ndị na-anụ ọkụ n’obi ịrụ ezi ọrụ.+