6 Ma ugbu a, a tọpụwo anyị n’Iwu ahụ,+ n’ihi na anyị anwụwo+ n’ebe ihe ahụ dị, nke e sitere na ya jidesie anyị ike, ka anyị wee bụrụ ndị ohu+ n’ụzọ ọhụrụ site na mmụọ nsọ,+ ọ bụghịkwa n’ụzọ ochie site n’iwu ahụ e dere ede.+
5Ọ bụ n’ihi nnwere onwe dị otú ahụ ka Kraịst mere ka anyị nwere onwe anyị.+ Ya mere, guzosienụ ike,+ unu ekwekwala ka e jichie unu ọzọ na yok nke ịnọ n’ohu.+