Ndị Rom 6:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 N’ihi na mmehie agaghị abụ nna unu ukwu, ebe unu maara na unu anọghị n’okpuru iwu+ kama n’okpuru obiọma na-erughịrị mmadụ.+ Ndị Rom 8:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 N’ihi na iwu+ nke mmụọ nsọ+ ahụ nke na-enye ndụ+ n’ime Kraịst Jizọs emewo ka i si n’iwu nke mmehie na nke ọnwụ+ pụọ nwere onwe gị.+
14 N’ihi na mmehie agaghị abụ nna unu ukwu, ebe unu maara na unu anọghị n’okpuru iwu+ kama n’okpuru obiọma na-erughịrị mmadụ.+
2 N’ihi na iwu+ nke mmụọ nsọ+ ahụ nke na-enye ndụ+ n’ime Kraịst Jizọs emewo ka i si n’iwu nke mmehie na nke ọnwụ+ pụọ nwere onwe gị.+