Ndị Rom 7:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’eziokwu, o nwere mgbe m dị ndụ mgbe iwu na-adịghị;+ ma mgbe ihe ahụ e nyere n’iwu bịarutere,+ mmehie dịrị ndụ ọzọ, ma m nwụrụ.+ 2 Ndị Kọrịnt 3:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 bụ́ onye meworo n’ezie ka anyị ruo eru nke ọma ịbụ ndị ozi nke ọgbụgba ndụ ọhụrụ,+ ọ bụghị nke iwu e dere ede,+ kama nke mmụọ nsọ;+ n’ihi na iwu e dere ede na-ama ikpe ọnwụ,+ ma mmụọ nsọ na-eme ka a dị ndụ.+
9 N’eziokwu, o nwere mgbe m dị ndụ mgbe iwu na-adịghị;+ ma mgbe ihe ahụ e nyere n’iwu bịarutere,+ mmehie dịrị ndụ ọzọ, ma m nwụrụ.+
6 bụ́ onye meworo n’ezie ka anyị ruo eru nke ọma ịbụ ndị ozi nke ọgbụgba ndụ ọhụrụ,+ ọ bụghị nke iwu e dere ede,+ kama nke mmụọ nsọ;+ n’ihi na iwu e dere ede na-ama ikpe ọnwụ,+ ma mmụọ nsọ na-eme ka a dị ndụ.+