20 N’eziokwu, unu na-anabata onye ọ bụla nke ji unu mere ohu,+ onye ọ bụla nke na-eripịa ihe unu nwere, onye ọ bụla nke na-apụnara unu ihe unu nwere, onye ọ bụla nke na-ebuli onwe ya elu n’ebe unu nọ, onye ọ bụla nke na-ama unu ụra.+
9 Ma ugbu a unu maara Chineke, ma ọ bụkwanụ ebe unu bụ ndị Chineke maara,+ olee otú unu si na-agaghachi n’ihe mbụ+ ndị na-adịghị ike na ndị na-enweghị isi+ ma na-achọ ka unu bụrụ ohu ha ọzọ?+