Ndị Rom 3:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ya mere, a gaghị esi n’ọrụ nke iwu kpọọ anụ ahụ́ ọ bụla onye ezi omume+ n’ihu ya, n’ihi na ọ bụ iwu+ na-eme ka a mata nke ọma ihe bụ́ mmehie.+ Ndị Galeshia 3:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 N’ihi gịnịzi ka e ji nwee Iwu ahụ? A tụkwasịrị ya iji mee ka mmebi iwu pụta ìhè,+ ruo mgbe mkpụrụ ahụ ga-abịarute,+ bụ́ onye e kwere nkwa ahụ; e sitekwara n’aka ndị mmụọ ozi+ nye ya, site n’aka onye ogbugbo.+
20 Ya mere, a gaghị esi n’ọrụ nke iwu kpọọ anụ ahụ́ ọ bụla onye ezi omume+ n’ihu ya, n’ihi na ọ bụ iwu+ na-eme ka a mata nke ọma ihe bụ́ mmehie.+
19 N’ihi gịnịzi ka e ji nwee Iwu ahụ? A tụkwasịrị ya iji mee ka mmebi iwu pụta ìhè,+ ruo mgbe mkpụrụ ahụ ga-abịarute,+ bụ́ onye e kwere nkwa ahụ; e sitekwara n’aka ndị mmụọ ozi+ nye ya, site n’aka onye ogbugbo.+