5 ka ha nwee uche zuru okè, bụrụ ndị dị ọcha,+ ndị na-arụ ọrụ n’ụlọ, ndị ezi mmadụ, ndị na-edo onwe ha n’okpuru+ di ha, ka e wee ghara ịkatọ okwu Chineke.+
3Otú ahụkwa,+ unu ndị bụ́ nwunye, doonụ onwe unu n’okpuru+ di unu, ka e wee rite ha n’uru+ n’ekwughị okwu ọ bụla site n’omume nwunye ha,+ ma ọ bụrụ na ụfọdụ n’ime ha adịghị erube isi+ n’okwu Chineke,