6 Anyị na-ekwupụta amamihe n’etiti ndị tozuru okè,+ ma ọ bụghị amamihe+ nke usoro ihe a, ma ọ̀ bụ nke ndị na-achị usoro ihe a,+ bụ́ ndị na-agaghị adịkwa.+
14 Ma nri siri ike dịịrị ndị tozuru okè, ndị zụworo ikike nghọta+ ha azụ, site n’iji ya eme ihe, ịmata ihe dị iche n’ihe ziri ezi na ihe na-ezighị ezi.+