3 Ma egwu na-atụ m na e nwere ike merụọ+ obi unu, o wee ghara izi ezi, gharakwa ịdị ọcha dị ka o kwesịrị Kraịst,+ dị ka agwọ ahụ ji aghụghọ ya rafuo Iv.+
12 Ekwela ka onye ọ bụla lelịa gị anya n’ihi na ị bụ okorobịa.+ Kama nke ahụ, bụụrụ ndị kwesịrị ntụkwasị obi+ ihe nlereanya,+ n’ikwu okwu, n’omume, n’ịhụnanya, n’okwukwe, n’ịdị ọcha.+