Luk 22:53 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 53 Mgbe mụ na unu na-anọ n’ụlọ nsọ+ kwa ụbọchị, unu agbatịghị aka unu imegide m.+ Ma nke a bụ oge awa+ unu nakwa ikike+ nke ọchịchịrị.”+ Ndị Efesọs 2:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 nke unu jere ije na ha n’otu mgbe dị ka usoro+ ihe nke ụwa a si dị, dị ka onye na-achị+ ikike nke ikuku si chọọ, bụ́ mmụọ+ nke na-arụ ọrụ ugbu a n’ime ụmụ nnupụisi.+
53 Mgbe mụ na unu na-anọ n’ụlọ nsọ+ kwa ụbọchị, unu agbatịghị aka unu imegide m.+ Ma nke a bụ oge awa+ unu nakwa ikike+ nke ọchịchịrị.”+
2 nke unu jere ije na ha n’otu mgbe dị ka usoro+ ihe nke ụwa a si dị, dị ka onye na-achị+ ikike nke ikuku si chọọ, bụ́ mmụọ+ nke na-arụ ọrụ ugbu a n’ime ụmụ nnupụisi.+