3 Ana m ekele Chineke, bụ́ onye m na-ejere ozi dị nsọ+ dị ka nna nna m hà+ jere, sitekwa n’akọ na uche dị ọcha,+ na ọ dịbeghị mgbe m kwụsịrị icheta gị n’arịrịọ m na-arịọsi ike,+ abalị na ehihie.
16 Nweenụ ezi akọ na uche,+ ka ihere wee mee ha n’ihe ahụ ha na-ekwugide unu n’ihi ya,+ ya bụ, ndị na-ekwu okwu mkparị banyere omume ọma unu n’ime Kraịst.+