3 N’ihi na site n’obiọma na-erughịrị mmadụ nke e nyere m, ana m agwa onye ọ bụla n’etiti unu n’ebe ahụ ka ọ ghara iche banyere onwe ya karịa ka o kwesịrị iche;+ kama ka ọ na-eche echiche iji nwee uche zuru okè,+ onye ọ bụla dị ka+ okwukwe Chineke nyere ya si dị.+
2 Ya mere, onye nlekọta kwesịrị ịbụ onye a na-apụghị ikwujọ ekwujọ,+ di nke otu nwunye, onye na-emeru ihe n’ókè,+ onye uche ya zuru okè,+ onye na-eme ihe n’usoro,+ onye na-ele ọbịa,+ onye ruru eru izi ihe,+
2 Ka ndị agadi nwoke+ na-emeru ihe n’ókè, ka ha bụrụ ndị na-eji ihe akpọrọ ihe,+ ndị nwere uche zuru okè, ndị na-anọgidesi ike n’okwukwe,+ n’ịhụnanya nakwa ná ntachi obi.+