3 Chineke wee gọzie ụbọchị nke asaa ma mee ka ọ dị nsọ, n’ihi na ọ bụ n’ụbọchị ahụ ka Chineke nọworo na-ezu ike n’ọrụ ya dum nke ike ihe bụ́ nke ọ rụrụ dị ka o zubere.+
11 N’ihi na ụbọchị isii ka Jehova kere eluigwe na ụwa, oké osimiri na ihe niile dị n’ime ha,+ o wee zuwe ike n’ụbọchị nke asaa.+ Ọ bụ ya mere Jehova ji gọzie ụbọchị izu ike ma mee ka ọ dị nsọ.+