Ọnụ Ọgụgụ 14:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ma unu onwe unu agaghị abanye n’ala ahụ m weliri aka+ m ṅụọ iyi na mụ na unu ga-ebi n’ime ya, ma e wezụga Keleb nwa Jefọne na Jọshụa nwa Nọn.+ Diuterọnọmi 31:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 N’ihi na mụ onwe m maara nke ọma banyere nnupụisi+ gị na ikwesi olu ike gị.+ Ọ bụrụ na mgbe m ka nọ ndụ ma nọrọ n’etiti unu taa, unu anọwo na-enupụrụ Jehova isi site n’àgwà unu na-akpaso ya,+ lezienụ ihe ga-eme mgbe m nwụsịrị!
30 Ma unu onwe unu agaghị abanye n’ala ahụ m weliri aka+ m ṅụọ iyi na mụ na unu ga-ebi n’ime ya, ma e wezụga Keleb nwa Jefọne na Jọshụa nwa Nọn.+
27 N’ihi na mụ onwe m maara nke ọma banyere nnupụisi+ gị na ikwesi olu ike gị.+ Ọ bụrụ na mgbe m ka nọ ndụ ma nọrọ n’etiti unu taa, unu anọwo na-enupụrụ Jehova isi site n’àgwà unu na-akpaso ya,+ lezienụ ihe ga-eme mgbe m nwụsịrị!