-
Ndị Galeshia 2:16Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
16 ebe anyị maara na a na-akpọ mmadụ onye ezi omume,+ ọ bụghị n’ihi ọrụ nke iwu, kama naanị site n’inwe okwukwe+ n’ebe Kraịst Jizọs nọ, ọbụna anyị onwe anyị enwewo okwukwe n’ebe Kraịst Jizọs nọ, ka e wee kpọọ anyị ndị ezi omume n’ihi inwe okwukwe n’ebe Kraịst nọ,+ ọ bụghị n’ihi ọrụ nke iwu, n’ihi na a gaghị akpọ anụ ahụ́ ọ bụla onye ezi omume n’ihi ọrụ nke iwu.+
-