17 N’ihi na ọ bụrụ na ọnwụ si n’aka otu onye+ ahụ chịa dị ka eze+ site ná njehie nke onye ahụ, ndị na-anata obiọma dị ukwuu nke na-erughịrị mmadụ+ na onyinye ezi omume dị ukwuu nke e nyere n’efu+ ga-adị ndụ wee chịa ọbụna karị dị ka ndị eze+ site n’aka otu onye ahụ, ya bụ, Jizọs Kraịst.+