2 onye anyị sikwa n’aka ya bata+ n’obiọma a na-erughịrị mmadụ, nke anyị guzo na ya ugbu a site n’okwukwe; ka anyị na-aṅụrịkwa ọṅụ, n’ihi olileanya+ nke inweta ebube Chineke.
16 Ya mere, ka anyị jiri nkwuwa okwu+ bịaruo+ ocheeze nke obiọma na-erughịrị mmadụ nso, ka e wee meere anyị ebere, nwetakwa obiọma na-erughịrị mmadụ n’oge kwesịrị ekwesị mgbe enyemaka dị anyị mkpa.+