Ndị Rom 4:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ọ bụ ezie na ọ daghị mbà n’okwukwe, o chere echiche banyere ahụ́ nke ya, nke nwụrụla anwụ,+ ebe ọ gbara ihe dị ka otu narị afọ,+ nakwa akpa nwa Sera nke nwụworo anwụ.+
19 Ọ bụ ezie na ọ daghị mbà n’okwukwe, o chere echiche banyere ahụ́ nke ya, nke nwụrụla anwụ,+ ebe ọ gbara ihe dị ka otu narị afọ,+ nakwa akpa nwa Sera nke nwụworo anwụ.+