Jenesis 22:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 O wee ruo mgbe ihe ndị a gasịrị na ezi Chineke lere Ebreham ule.+ O wee kpọọ ya, sị: “Ebreham!” o wee zaa, sị: “Lee m!”+
22 O wee ruo mgbe ihe ndị a gasịrị na ezi Chineke lere Ebreham ule.+ O wee kpọọ ya, sị: “Ebreham!” o wee zaa, sị: “Lee m!”+