25 Chineke wepụtara ya dị ka àjà ime udo;+ udo a na-abịa site n’inwe okwukwe n’ọbara ya.+ Nke a bụ iji gosi ezi omume nke ya, n’ihi na ọ na-agbaghara mmehie+ ndị e mere n’oge gara aga mgbe Chineke nọ na-enwe ndidi;+
10 Ịhụnanya ahụ si otú a dịrị, ọ bụghị na ọ bụ anyị hụrụ Chineke n’anya, kama na ọ bụ ya hụrụ anyị n’anya wee zite Ọkpara ya ka ọ bụrụ àjà+ ime udo+ maka mmehie anyị.+