Jọn 5:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 N’ezie, n’ezie, ana m asị unu, Onye na-anụ okwu m ma kwere n’onye ahụ nke zitere m nwere ndụ ebighị ebi,+ ọ dịghịkwa aba n’ikpe kama o siwo n’ọnwụ gafere ná ndụ.+ Ndị Rom 8:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 N’ihi na iwu+ nke mmụọ nsọ+ ahụ nke na-enye ndụ+ n’ime Kraịst Jizọs emewo ka i si n’iwu nke mmehie na nke ọnwụ+ pụọ nwere onwe gị.+
24 N’ezie, n’ezie, ana m asị unu, Onye na-anụ okwu m ma kwere n’onye ahụ nke zitere m nwere ndụ ebighị ebi,+ ọ dịghịkwa aba n’ikpe kama o siwo n’ọnwụ gafere ná ndụ.+
2 N’ihi na iwu+ nke mmụọ nsọ+ ahụ nke na-enye ndụ+ n’ime Kraịst Jizọs emewo ka i si n’iwu nke mmehie na nke ọnwụ+ pụọ nwere onwe gị.+