Jọn 3:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 “N’ihi na Chineke hụrụ ụwa n’anya+ nke ukwuu nke na o nyere Ọkpara ọ mụrụ naanị ya,+ ka e wee ghara ibibi+ onye ọ bụla nke nwere okwukwe+ na ya, kama ka o nwee ndụ ebighị ebi.+ Jọn 15:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ọ dịghị onye nwere ịhụnanya karịrị nke a, na mmadụ ga-atọgbọ mkpụrụ obi ya n’ihi ndị enyi ya.+ Ndị Rom 8:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Onye ahụ nke na-azọghị ọbụna Ọkpara+ nke ya kama nyefee ya maka anyị niile,+ gịnị mere ya na ya na-agaghịkwa eji obiọma nye anyị ihe niile ọzọ?+
16 “N’ihi na Chineke hụrụ ụwa n’anya+ nke ukwuu nke na o nyere Ọkpara ọ mụrụ naanị ya,+ ka e wee ghara ibibi+ onye ọ bụla nke nwere okwukwe+ na ya, kama ka o nwee ndụ ebighị ebi.+
32 Onye ahụ nke na-azọghị ọbụna Ọkpara+ nke ya kama nyefee ya maka anyị niile,+ gịnị mere ya na ya na-agaghịkwa eji obiọma nye anyị ihe niile ọzọ?+