Ilu 25:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Dị nnọọ ka snoo na-ajụ oyi n’ahụ́+ n’ụbọchị owuwe ihe ubi, otú ahụ ka onye ozi kwesịrị ntụkwasị obi dị n’ebe ndị zigara ya nọ, n’ihi na ọ na-eme ka mkpụrụ obi ndị nna ya ukwu nweta ume.+ Ilu 25:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Dị ka mmiri jụrụ oyi si adị mkpụrụ obi ike gwụrụ,+ otú ahụ ka akụkọ ọma nke si n’ala dị anya na-adị.+
13 Dị nnọọ ka snoo na-ajụ oyi n’ahụ́+ n’ụbọchị owuwe ihe ubi, otú ahụ ka onye ozi kwesịrị ntụkwasị obi dị n’ebe ndị zigara ya nọ, n’ihi na ọ na-eme ka mkpụrụ obi ndị nna ya ukwu nweta ume.+
25 Dị ka mmiri jụrụ oyi si adị mkpụrụ obi ike gwụrụ,+ otú ahụ ka akụkọ ọma nke si n’ala dị anya na-adị.+