Jenesis 49:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Mkpanaka eze agaghị esi na Juda pụọ,+ mkpara onye na-achị isi agaghịkwa esi n’agbata ụkwụ ya pụọ, ruo mgbe Shaịlo bịara;+ ọ bụkwa ya ka ndị dị iche iche ga-erubere isi.+ 1 Ihe E Mere 5:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 N’ihi na ọ bụ Juda+ kasị n’ime ụmụnne ya, onye ndú sikwa na ya pụta;+ ma, ọ bụ Josef ka e nyere ihe ruuru ọkpara+—
10 Mkpanaka eze agaghị esi na Juda pụọ,+ mkpara onye na-achị isi agaghịkwa esi n’agbata ụkwụ ya pụọ, ruo mgbe Shaịlo bịara;+ ọ bụkwa ya ka ndị dị iche iche ga-erubere isi.+
2 N’ihi na ọ bụ Juda+ kasị n’ime ụmụnne ya, onye ndú sikwa na ya pụta;+ ma, ọ bụ Josef ka e nyere ihe ruuru ọkpara+—