Abụ Ọma 90:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Tupu a mụọ ugwu dị iche iche,+Ma ọ bụ, tupu ị mụpụta ụwa+ na elu ala dị ka à ga-asị na ime mere gị,+Ọbụna site na mgbe ebighị ebi ruo mgbe ebighị ebi, ị bụ Chineke.+ 1 Timoti 1:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ka Eze mgbe ebighị ebi,+ onye a na-apụghị ibibi ebibi,+ onye a na-apụghị ịhụ anya,+ onye naanị ya bụ Chineke,+ bụrụ onye nsọpụrụ na otuto dịịrị ruo mgbe niile ebighị ebi.+ Amen. Mkpughe 4:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Mgbe ọ bụla ihe ndị ahụ dị ndụ nyere Onye ahụ nọ ọdụ n’ocheeze+ otuto na nsọpụrụ na ekele,+ bụ́ Onye na-adị ndụ ruo mgbe niile ebighị ebi,+
2 Tupu a mụọ ugwu dị iche iche,+Ma ọ bụ, tupu ị mụpụta ụwa+ na elu ala dị ka à ga-asị na ime mere gị,+Ọbụna site na mgbe ebighị ebi ruo mgbe ebighị ebi, ị bụ Chineke.+
17 Ka Eze mgbe ebighị ebi,+ onye a na-apụghị ibibi ebibi,+ onye a na-apụghị ịhụ anya,+ onye naanị ya bụ Chineke,+ bụrụ onye nsọpụrụ na otuto dịịrị ruo mgbe niile ebighị ebi.+ Amen.
9 Mgbe ọ bụla ihe ndị ahụ dị ndụ nyere Onye ahụ nọ ọdụ n’ocheeze+ otuto na nsọpụrụ na ekele,+ bụ́ Onye na-adị ndụ ruo mgbe niile ebighị ebi,+