Mkpughe 13:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 E nyekwara ya ikike+ ibuso ndị nsọ agha na imeri ha,+ e nyekwara ya ikike ịchị ebo niile na ndị niile na asụsụ niile na mba niile. Mkpughe 17:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ọ sịkwara m: “Mmiri ahụ ị hụrụ, bụ́ ebe nwaanyị akwụna ahụ nọ ọdụ, pụtara ndị dị iche iche na ìgwè mmadụ na mba dị iche iche na asụsụ dị iche iche.+
7 E nyekwara ya ikike+ ibuso ndị nsọ agha na imeri ha,+ e nyekwara ya ikike ịchị ebo niile na ndị niile na asụsụ niile na mba niile.
15 Ọ sịkwara m: “Mmiri ahụ ị hụrụ, bụ́ ebe nwaanyị akwụna ahụ nọ ọdụ, pụtara ndị dị iche iche na ìgwè mmadụ na mba dị iche iche na asụsụ dị iche iche.+