Ekliziastis 12:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ebe a nụworo ihe a dum, ihe bụ́ nkwubi okwu bụ: Tụọ egwu ezi Chineke,+ debekwa ihe o nyere n’iwu.+ N’ihi na ọ bụ ya bụ ọrụ dum dịịrị mmadụ. Mkpughe 1:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Obi ụtọ+ na-adịrị onye na-agụpụta+ na ndị na-anụ okwu amụma nke a,+ na ndị na-eme ihe ndị e dere n’ime ya;+ n’ihi na oge ahụ a kara aka dị nso.+
13 Ebe a nụworo ihe a dum, ihe bụ́ nkwubi okwu bụ: Tụọ egwu ezi Chineke,+ debekwa ihe o nyere n’iwu.+ N’ihi na ọ bụ ya bụ ọrụ dum dịịrị mmadụ.
3 Obi ụtọ+ na-adịrị onye na-agụpụta+ na ndị na-anụ okwu amụma nke a,+ na ndị na-eme ihe ndị e dere n’ime ya;+ n’ihi na oge ahụ a kara aka dị nso.+