Ndị Rom 6:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ka ọ̀ bụ unu amaghị na anyị niile bụ́ ndị e mere baptizim ka anyị na Kraịst Jizọs+ dị n’otu bụ ndị e mere baptizim ka anyị nwụọ ụdị ọnwụ ọ nwụrụ?+ 1 Ndị Kọrịnt 15:51 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 51 Lee! Ana m agwa unu otu ihe nzuzo dị nsọ: Anyị niile agaghị ada n’ụra ọnwụ, kama a ga-agbanwe anyị niile,+
3 Ka ọ̀ bụ unu amaghị na anyị niile bụ́ ndị e mere baptizim ka anyị na Kraịst Jizọs+ dị n’otu bụ ndị e mere baptizim ka anyị nwụọ ụdị ọnwụ ọ nwụrụ?+
51 Lee! Ana m agwa unu otu ihe nzuzo dị nsọ: Anyị niile agaghị ada n’ụra ọnwụ, kama a ga-agbanwe anyị niile,+