Mkpughe 17:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 O wee buru m n’ike mmụọ nsọ+ baa n’ala ịkpa. M wee hụ otu nwaanyị nke nọ n’elu otu anụ ọhịa nke na-acha uhie uhie,+ nke jupụtara n’aha nke na-ekwulu Chineke,+ nke nwekwara isi asaa+ na mpi iri.
3 O wee buru m n’ike mmụọ nsọ+ baa n’ala ịkpa. M wee hụ otu nwaanyị nke nọ n’elu otu anụ ọhịa nke na-acha uhie uhie,+ nke jupụtara n’aha nke na-ekwulu Chineke,+ nke nwekwara isi asaa+ na mpi iri.