Ọpụpụ 32:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Ma ugbu a, ọ bụrụ na ị ga-agbaghara mmehie ha,+—ma ọ́ bụghị otú ahụ, biko, hichapụ aha+ m n’akwụkwọ+ gị nke i dere.” Abụ Ọma 69:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ka e hichapụ aha ha n’akwụkwọ nke ndị dị ndụ,+Ka a gharakwa ide aha ha n’ebe e dere aha ndị ezi omume.+ Ndị Filipaị 4:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ee, ana m arịọkwa gị, ezigbo onye so m nyara yok,+ ka ị na-enyere ụmụ nwaanyị ndị a aka, bụ́ ndị mụ na ha gbakọrọ mbọ+ ọnụ n’ozi ọma, ha na Klement na ndị ọrụ ibe m ndị ọzọ,+ ndị aha ha+ dị n’akwụkwọ nke ndụ.+
32 Ma ugbu a, ọ bụrụ na ị ga-agbaghara mmehie ha,+—ma ọ́ bụghị otú ahụ, biko, hichapụ aha+ m n’akwụkwọ+ gị nke i dere.”
28 Ka e hichapụ aha ha n’akwụkwọ nke ndị dị ndụ,+Ka a gharakwa ide aha ha n’ebe e dere aha ndị ezi omume.+
3 Ee, ana m arịọkwa gị, ezigbo onye so m nyara yok,+ ka ị na-enyere ụmụ nwaanyị ndị a aka, bụ́ ndị mụ na ha gbakọrọ mbọ+ ọnụ n’ozi ọma, ha na Klement na ndị ọrụ ibe m ndị ọzọ,+ ndị aha ha+ dị n’akwụkwọ nke ndụ.+