Mkpughe 13:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ndị niile bi n’elu ụwa ga-efekwa ya ofufe; ọ dịghị otu n’ime ha e dere aha ya n’akwụkwọ mpịakọta+ nke ndụ nke Nwa Atụrụ ahụ e gburu egbu,+ malite mgbe a tọrọ ntọala ụwa.+
8 Ndị niile bi n’elu ụwa ga-efekwa ya ofufe; ọ dịghị otu n’ime ha e dere aha ya n’akwụkwọ mpịakọta+ nke ndụ nke Nwa Atụrụ ahụ e gburu egbu,+ malite mgbe a tọrọ ntọala ụwa.+